Uba Onwudiwe

Hee haaa!

Home
Biography
Résumé
Ezinne
Workplace
Hee haaa!
Events

ubaus.jpg

A gift of love: Meet my God Child
Ubadinma Empress Eze
 
Dubbaa Echoes presents
'Omumu' Track 7 of 'Ube Nwanne' 2008

Ezi enyim muru nwa… guo ya ogbemu oh…..

Ubadinma.. oku nne ji ahu uzo eeeh

Ubadinma….ugwu papa oooooh……..

Ubadinma….ngozi Chukwu eeeh

Ubadinma…ihunanya Chukwu oh oooh……

Ubadinma…ebere Chi mere eme oooh….eeeh

Ubadinma…humm…. Ubadinma…hummm…

 Ubadinma …..nwanyi bu nwa oh…eeeh

Ubadinma… hummm..Ubadinma…hummm…

Ubadinma ….. ebere Chi mere eme oooh

 

Ndubuisi na Chinyere Eze unu bu oyimu oh,

oyi nwanne oh, onyinye Chukwu eh,

Ngozi Chukwu. Oyi nwanne, nwanne di n’mba,

agbataobi onye bu nwanne ya oh,…

ezi enyim ibu nwannemuoo.

Unu bu oyimu oh, oyi nwanne oh…

ezi oyim, ezi enyi mu oh, ezi oyim, oyi nwanne oooh

cowgirluba.jpg
Banff photo shoot - 2006

ubainboat2.jpg
Passion Play photo shoot - 2006

uba4.jpg

If you would like to get in touch with me, here is my contact:
             info@ubaodi.com
 

ubaongrass.jpg
Uba on grass - Banff photo shoot 2006